Ọlu Ndi-Ozi 15:23 IGBOB

23 ha site-kwa-ra n'aka-ha de akwukwọ, si, Ndi-ozi na umu-nna-unu, bú ndi-okenye, nēdegara umu-nna-ayi akwukwọ, bú ndi sitere na ndi mba ọzọ, ndi bi n'Antiọk na Siria na Silisia, ayi nēkele unu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 15

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 15:23 na onodu