Ọlu Ndi-Ozi 15:7 IGBOB

7 Mb͕e ha juritarari onwe-ha ọtutu ajuju, Pita we bilie, si ha,Umu-nnam, unu onwe-unu mara na site n'ubọchi mbu Chineke rọputara n'etiti unu, ka ndi mba ọzọ we site n'ọnum nu okwu nke ozi ọma ahu, kwere kwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 15

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 15:7 na onodu