Ọlu Ndi-Ozi 16:16 IGBOB

16 O we rue, mb͕e ayi nāga ebe ekpere, na otù nwa-ab͕ọghọ onye nwere mọ nke anākpọ Paiton zutere ayi, onye nēwetara ndi-nwe-ya ọtutu urù site n'ibu amuma ugha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 16

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 16:16 na onodu