36 Onye-nche ulo-nkpọrọ ahu we kọrọ Pọl okwu ndia, si, Ndi-ikpé ezitewo ka arapu unu la: ya mere putanu ub͕u a, la kwa n'udo.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 16
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 16:36 na onodu