Ọlu Ndi-Ozi 16:40 IGBOB

40 Ha we si n'ulo-nkpọrọ-ahu puta, ba n'ulo Lidia: mb͕e ha husiri umu-nna nime Kraist, ha kasie ha obi, we pua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 16

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 16:40 na onodu