Ọlu Ndi-Ozi 17:34 IGBOB

34 Ma ndikom ufọdu rapara n'aru-ya, we kwere na Jisus: n'etiti ha Daiọnisiọs onye Areọpagọs di kwa, na otù nwanyi, aha-ya bu Damaris, ha na ndi ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 17

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 17:34 na onodu