Ọlu Ndi-Ozi 18:12 IGBOB

12 Ma mb͕e Galio bu onye-isi nke Akaia, ndi-Ju were otù obi guzo imegide Pọl, we kuta ya n'iru oche-ikpé,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 18

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 18:12 na onodu