Ọlu Ndi-Ozi 19:22 IGBOB

22 Mb͕e o zigasiri na Masedọnia madu abua nime ndi nējere ya ozi, bú Timọti na Erastọs, ya onwe-ya we nọdu n'Esia nwa oge.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 19

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 19:22 na onodu