Ọlu Ndi-Ozi 19:27 IGBOB

27 ọ bughi kwa nání na ihe-ize-ndu di na agēlelì ọlu-ayi nka; kama na agāgu kwa ulo nke oké chi-nwanyi ahu, bú Daiana, n'ihe-efu, na agaje kwa isi n'idi-uku-ya weda ya n'ala, onye Esia dum na elu-uwa dum madu bi nāsọpuru.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 19

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 19:27 na onodu