32 Ya mere ufọdu nēti nkpu otù ihe, ufọdu nēti kwa ihe ọzọ: n'ihi na nzukọ ahu nāb͕a aghara; ndi kariri n'ọnu-ọgugu n'etiti ha amataghi kwa ihe ha jiri zukọ.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 19
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 19:32 na onodu