Ọlu Ndi-Ozi 2:14 IGBOB

14 Ma Pita guzoro, ya na ndi-ozi iri na otù ahu, we welie olu-ya elu, gwawa ha okwu, si, Ndikom nke Judia, na unu nile ndi bi na Jerusalem, maranu nka, ge-kwa-nu nti n'okwum.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 2

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 2:14 na onodu