Ọlu Ndi-Ozi 20:32 IGBOB

32 Ub͕u a ararakwam unu nye n'aka Chineke na aka okwu amara-Ya, nke puru iwuli unu elu dika ulo, na inye unu ihe-nketa ahu n'etiti ndi nile edoworo nsọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 20

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 20:32 na onodu