4 Sopata, nwa Pirọs, onye Beria, we so ya; ya na Aristakọs na Sekundọs, nime ndi Tesalọnaika; na Gaiọs nke Dabe, na Timọti, na Tikikọs na Trọfimọs, bú ndi Esia.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 20
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 20:4 na onodu