Ọlu Ndi-Ozi 21:27 IGBOB

27 Ma mb͕e ubọchi asa ahu gaje izu, ndi-Ju ndi si n'Esia bia, mb͕e ha huru ya n'ulo uku Chineke, ha me ka ìgwè madu ahu nile b͕a aghara, ha we dakwasi ya aka,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 21

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 21:27 na onodu