Ọlu Ndi-Ozi 21:3 IGBOB

3 Mb͕e ayi hugasiri Saiprọs anya, rapu kwa ya n'aka-ekpe, ayi we ga Siria, we pua n'ub͕ọ na Taia: n'ihi na ebe ahu ka ub͕ọ gaje ikwapu ihe di ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 21

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 21:3 na onodu