32 Ngwa ngwa o we chiri ndi-agha na ndi-ọchi-agha nāchi ọgu ndi-agha ise, we b͕adakwasi ha: mb͕e ha huru onye-isi-ọchi-agha na ndi-agha, ha we rapu iti Pọl ihe.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 21
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 21:32 na onodu