Ọlu Ndi-Ozi 21:37 IGBOB

37 Mb͕e agaje ikubà Pọl nime ulo ndi- agha, ọ si onye-isi-ọchi-agha, Ì gēkwe ka m'gwa gi okwu? O we si, Ì mara asusu Grik?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 21

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 21:37 na onodu