17 O we rue, mb͕e m'laghachisiri na Jerusalem, mb͕e m'nēkpe kwa ekpere n'ulo uku Chineke, na ihe di ka inyoghi biaram n'anya,
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 22
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 22:17 na onodu