Ọlu Ndi-Ozi 22:29 IGBOB

29 Ya mere ndi gaje ichọputa isi okwu n'ọnu-ya si n'ebe ọ nọ pua ngwa ngwa: onye-isi-ọchi-agha we tu kwa egwu, mb͕e ọ matara na ọ bu onye Rom, na n'ihi na o kere ya-ri ab͕u.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 22

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 22:29 na onodu