Ọlu Ndi-Ozi 22:3 IGBOB

3 Mu onwem bu onye-Ju, nke amuru na Tasọs nke Silisia, ma azùputaram n'obodo a, n'ukwu Gameliel, ezíwo mu ihe, dika esi edebezu iwu nke nna-ayi-hà, obim nānu ọku nye Chineke, dika unu onwe-unu nile di ta:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 22

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 22:3 na onodu