Ọlu Ndi-Ozi 23:27 IGBOB

27 Ndi-Ju jidere nwoke a, ha gaje kwa ib͕u ya, mb͕e mu na ndi-agha biakwasiri ha, weputa ya n'aka-ha, ebe m'nutasiri na ọ bu onye Rom.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 23

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 23:27 na onodu