Ọlu Ndi-Ozi 25:18 IGBOB

18 Ma mb͕e ndi nēbo ya ebubo guzoro ọtọ, ha ejighi ihe ọ bula nime ihe ọjọ mu onwem chère we bo ya;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 25

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 25:18 na onodu