24 Festọs we si, Eze Agripa, na ndikom nile ayi na unu nọ n'ebe a, unu ahuwo onye a, onye ọra ndi-Ju nile riọrọm aririọ bayere ya, ma na Jerusalem ma n'ebe a, nēti nkpu na ọ di nkpà ka ọ ghara idi ndu ọzọ.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 25
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 25:24 na onodu