Ọlu Ndi-Ozi 26:16 IGBOB

16 Ma bilie, guzo kwa n'ukwu-gi: n'ihi na emere ka i hum anya ka M'we me ihe a, irọputa gi ka i buru onye nēje ozi na onye-àmà nke ihe i hurum nime ha, na nke ihe M'gēme ka i hum anya nime ha;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 26

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 26:16 na onodu