Ọlu Ndi-Ozi 26:22 IGBOB

22 Ya mere ebe m'natara iye-aka ahu nke si n'ebe Chineke nọ puta, eguzowom rue ubọchi ta, nāgwasi madu nile ike, ma onye uku, nēkwughi ihe ọ bula kari ihe ndi-amuma na Moses kwuru na ha gaje ime;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 26

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 26:22 na onodu