Ọlu Ndi-Ozi 27:31 IGBOB

31 Pọl we si ọchi-agha ahu nāchi ọgu ndi-agha ise na ndi-agha, Ọ buru na ndia anọgideghi n'ub͕ọ, apughi izọputa unu onwe-unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 27

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 27:31 na onodu