34 N'ihi ya ariọm unu ka unu rie nri: n'ihi na nka diri nzọputa-unu: n'ihi na ọ dighi otù agiri-isi gēsi n'isi onye ọ bula n'etiti unu la n'iyì.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 27
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 27:34 na onodu