5 Mb͕e ayi gabigasiri oké osimiri nke di n'akuku Silisia na Pamfilia, ayi we rue Maira, obodo nke Lisia.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 27
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 27:5 na onodu