Ọlu Ndi-Ozi 28:23 IGBOB

23 Mb͕e ha kasiri ya otù ubọchi àkà, ọtutu madu kariri we biakute ya n'ebe ọ nọ dika ọbìa; ndi ọ kọrọ akukọ, nēkwusi okwu ala-eze Chineke ike, nēme kwa ka ha kweye n'ihe bayere Jisus, site n'iwu Moses, site kwa na ndi-amuma, si n'ututu rue anyasi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 28

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 28:23 na onodu