13 Chineke nke Abraham, na nke Aisak, na nke Jekob, Chineke nke nna-ayi-hà, nyere Onye ahu nējere Ya ozi otuto, bù Jisus; Onye unu onwe-unu rara nye, gọnari kwa n'iru Pailat, mb͕e o kpereri ikpè irapu Ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 3
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 3:13 na onodu