2 Anēbute kwa otù nwoke nke dara ngwurọ site n'afọ nne-ya, onye ha nātọb͕ọ kwa-ubọchi na nso ọnu-uzọ ahu nke ulo uku Chineke nke anākpọ Ọnu-uzọ Ọma, iriọ onyinye-ebere n'aka ndi nābà nime ulo uku Chineke;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 3
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 3:2 na onodu