12 Ma emere ọtutu ihe-iriba-ama na ọlu-ebube n'etiti ndi-Ju site n'aka ndi-ozi; ha nile were kwa otù obi nọ n'ìbà Solomon.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 5
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 5:12 na onodu