Ọlu Ndi-Ozi 5:26 IGBOB

26 Mb͕e ahu ọchi-agha ahu na ndi nēje ozi jere, kuta ha, ma ha ejighi ihe-ike; n'ihi na ha nātu egwu ndi-Ju, ka aghara itu ha nkume.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 5

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 5:26 na onodu