Ọlu Ndi-Ozi 5:34 IGBOB

34 Ma otù onye biliri na nnọkọ-ikpé ahu, bú onye-Farisi, aha-ya bu Gameliel, onye nēzí iwu Moses, onye ndi-Ju nile nāsọpuru, o we kwue ka akpọpu madu ahu n'èzí nwa oge.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 5

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 5:34 na onodu