5 Okwu ahu we tọ ọra ha nile utọ: ha we rọputa Stifen, bú nwoke nke juputara n'okwukwe na Mọ Nsọ, ya na Filip, na Prọkọrọs, na Naikanoa, na Taimon, na Pamenas, na Nikọlas, bú onye Antiọk nke nēso uzọ ndi-Ju:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 6
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 6:5 na onodu