Ọlu Ndi-Ozi 7:26 IGBOB

26 N'ubọchi soni o we me ka ha hu ya anya mb͕e ha nālu ọ̀gù, o we mebe ka ha dirita n'udo, si, Ndikom, unu bu umu-nne; gini mere unu nēmejọrita onwe-unu?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 7

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 7:26 na onodu