Ọlu Ndi-Ozi 7:34 IGBOB

34 N'ezie ahuwom ihe ọjọ anēme ndim nke di n'Ijipt, anuwokwam isu-udè-ha, M'we ridata iweputa ha: ub͕u a bia kwa, M'gēziga gi n'Ijipt.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 7

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 7:34 na onodu