51 Ndi kwesiri olu ike na ndi anēbighi úgwù n'obi na nti, unu onwe-unu nālu ọ̀gù megide Mọ Nsọ mb͕e nile: dika nna-unu-hà mere, otú ahu ka unu onwe-unu nēme.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 7
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 7:51 na onodu