Ọlu Ndi-Ozi 8:39 IGBOB

39 Ma mb͕e ha siri na miri rigota, Mọ nke Onye-nwe-ayi wepuru Filip; onozi ahu ahughi kwa ya ọzọ, n'ihi na ọ nāga n'uzọ-ya nāṅuri ọṅu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 8

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 8:39 na onodu