Ọlu Ndi-Ozi 9:10 IGBOB

10 Ma otù onye nke nēso uzọ Jisus nọ na Damaskọs, aha-ya bu Ananaias; Onye-nwe-ayi we si ya n'ọhù, Ananaias. O we si, Le, mu onwem, Onye-nwe-ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 9

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 9:10 na onodu