Ọlu Ndi-Ozi 9:31 IGBOB

31 Ya mere nzukọ Kraist nime Judia na Galili na Sameria dum nwere udo, ebe anēwuli ya elu dika ulo; ọ nāba kwa uba, ebe ọ nāga n'egwu Onye-nwe-ayi na nkasi-obi nke Mọ Nsọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 9

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 9:31 na onodu