Ọlu Ndi-Ozi 9:36 IGBOB

36 Ma otù nwanyi nke nēso uzọ Jisus nọ na Jọpa, aha-ya bu Tabita, nke anākpọ Dọkas, ma asugharia ya: nwanyi a juputara n'ezi ọlu na ọlu ebere nke ọ nēme.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 9

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 9:36 na onodu