Ọlu Ndi-Ozi 9:39 IGBOB

39 Pita we bilie so ha je. Ma mb͕e ọ biaruru, ha duru ya rigo n'ime-ulo ahu di n'elu ulo: ndinyom nile ndi di-ha nwuru guzo-kwa-ra ya nso nākwa ákwá, nēgosi kwa uwe-ime na uwe ọzọ, ka ha ra, bú nke Dọkas nēme mb͕e ya na ha nọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 9

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 9:39 na onodu