8 Ma Zedok, bú onye-nchu àjà, na Benaia nwa Jehoiada, na Netan, bú onye-amuma, na Shimai, na Rei, na ndi-dike ndi Devid nwere, esoghi kwa Adonaija.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 1
Echiche 1. Ndi-Eze 1:8 na onodu