1. Ndi-Eze 1:9 IGBOB

9 Adonaija we chiri ìgwè ewu na aturu na ìgwè ehi na anu mara abuba chua àjà n'akuku nkume Zohelet, nke di n'akuku En-rogel; o we kpọ umu-nne-ya nile, bú umu-ndikom eze, na ndikom nile nke Juda, bú ndi-orù eze;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 1

Echiche 1. Ndi-Eze 1:9 na onodu