12 Nna-ha we gwa ha okwu, si, Òle nke bu uzọ o jere? Ma umu-ya ndikom ahuwo uzọ nke onye nke Chineke ahu jere, bú onye siri na Juda bia.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 13
Echiche 1. Ndi-Eze 13:12 na onodu