1. Ndi-Eze 18:4 IGBOB

4 o we rue, mb͕e Jezebel bipuru ndi-amuma Jehova, na Obadaia chiri ọgu ndi-amuma ise, zo ha, ọgu ndikom abua na iri n'otù ọb͕à, were achicha na miri zùa ha.)

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 18

Echiche 1. Ndi-Eze 18:4 na onodu