1. Ndi-Eze 18:5 IGBOB

5 Ehab we si Obadaia, Jegharia n'ala, rue isi-iyi nile nke miri, ru kwa miri-iyi nile: eleghi anya ayi gāchọta ahihia, we me ka inyinya na inyinya mule di ndu, ka ayi we ghara ibipu anu n'anu-ulo-ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 18

Echiche 1. Ndi-Eze 18:5 na onodu