2. Ihe Emere 13:12 IGBOB

12 Ma, le, Chineke nọyere ayi, dika onye-isi-ayi, Ya na ndi-nchu-àjà-Ya, ndi chiri opì ahu, bú nke eji fù ka ha we dasie udà ike, ifù ha ka ha we dasie uda ike megide unu. Umu Israel, unu ebusola Jehova, bú Chineke nke nna-unu-hà, agha; n'ihi na ọ gaghi-agara unu nke-ọma.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 13

Echiche 2. Ihe Emere 13:12 na onodu