2. Ihe Emere 13:3 IGBOB

3 Abaija we were usu-ndi-agha, bú ndi-dike n'agha, bū agha, bú orú nnù ndikom ọgu uzọ abua na uzọ iri, bú ndi arọputara arọputa: ma Jeroboam were orú nnù ndikom ọgu uzọ ise, bú ndi arọputara arọputa, do agha n'usoro imegide ya, ha bu ndi-dike bu dìnkpà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 13

Echiche 2. Ihe Emere 13:3 na onodu